Diuteronomi 28:21 - Bible Nso21 Jehova gēme ka ajọ ọria nke nēfe efe rapara n'aru-gi, rue mb͕e Ọ gēme ka i gwupu n'elu ala ahu, ebe gi onwe-gi nābà inweta ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Onyenwe anyị ga-ezite ajọ ọrịa nʼetiti gị tutu ruo mgbe a ga-ekpochapụ gị site nʼala ahụ ị gaje ịba nʼime ya inweta. Faic an caibideil |