Diuteronomi 27:21 - Bible Nso21 Onye anābu ọnu ka ọ bu, bú onye ya na anumanu ọ bula nēdina. Ndi Israel nile gāsi kwa, Amen. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke ya na anụmanụ ọbụla na-edina.” Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.” Faic an caibideil |