Diuteronomi 27:11 - Bible Nso11 Moses we nye ndi Israel iwu n'ubọchi ahu, si, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Nʼotu ụbọchị ahụ ka Mosis nyere ha iwu sị, Faic an caibideil |
Israel nile, na ndi-okenye-ha, na ndi-ọchi-agha-ha, na ndi-ikpé-ha, nēguzo kwa n'otù akuku na n'akuku nke-ọzọ nke ib͕e ahu na ncherita-iru ndi-nchu-àjà, bú ndi Livai, ndi nēbu ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Jehova, ma ọbìa ma onye amuru n'ala; nkera-ha na ncherita-iru ugwu Geraizim, nkera-ha ọzọ na ncherita-iru ugwu Ibal; dika Moses, bú orù Jehova, nyere iwu na mbu, igọzi ndi Israel.