Diuteronomi 26:9 - Bible Nso9 O we me ka ayi bata n'ebe a, O we nye ayi ala nka, bú ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ọ kpọbatara anyị nʼebe a, nye anyị ala a, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya. Faic an caibideil |