Diuteronomi 25:6 - Bible Nso6 Ọ gēru kwa, na ọkpara ọ gāmu gānọchi n'aha nke nwa-nne-ya nke nwuru anwu, ka aghara ihichapu aha-ya n'Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Nwa nwoke mbụ nwanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka a ghara ihichapụ aha ya nʼala Izrel. Faic an caibideil |