Diuteronomi 24:18 - Bible Nso18 ma i gēcheta na orù ka i buri n'Ijipt, Jehova, bú Chineke-gi, we b͕aputa gi n'ebe ahu: n'ihi nka ka m'nēnye gi iwu ime ihe a. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Cheta mgbe niile na i bụrụrị ohu nʼala Ijipt, ma Onyenwe anyị Chineke gị gbapụtara gị, nʼihi nke a ka m ji enye gị iwu ndị a. Faic an caibideil |