Diuteronomi 24:11 - Bible Nso11 N'èzí ka i gēguzo, nwoke ahu onye gi onwe-gi nēbinye ihe gēweputa-kwa-ra gi ihe-ibe-ya n'èzí. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Guzo nʼezi! Ka onye ahụ ị na-ebinye ihe wetara gị ihe ibe ahụ nʼezi. Faic an caibideil |