Diuteronomi 22:12 - Bible Nso12 I gēmere onwe-gi ihe-ogho akpara akpà n'elu usọ anọ nke ihe-nb͕okwasi-gi, bú nke i ji b͕okwasi onwe-gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ị ga-akpanyere onwe gị ihe ogho akpara akpa, nʼakụkụ anọ nke uwe mgbokwasị gị. Faic an caibideil |