10 Ejikọla ehi na inyinya-ibu idọ ihe eji gwu ala-ubi.
10 Ejikọla ehi na ịnyịnya ibu maka ịdọ ihe e ji akọ ala ubi.
Unu gēdebe ukpurum nile. Emela ka anu-ulo-gi di iche iche nāb͕a onwe-ha: aghala uzọ nkpuru abua n'ubi-gi: uwe nke eji uzọ ihe abua kpakọta agaghi-abia n'aru-gi.
Eyila uwe nke eji uzọ ihe abua kpakọta, bú aji-anu na flax n'otù.