Diuteronomi 21:11 - Bible Nso11 i we hu nwayi nke mara nma n'aru n'usu ndi adọtara n'agha, ihe-ya we di gi ezi utọ, i we lutara ya onwe-gi na nwunye; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 ọ bụrụ na ị hụ nwaagbọghọ mara mma nke masịrị gị nʼetiti ndị a dọtara nʼagha, i nwere ike iduru ya ka ọ bụrụ nwunye gị. Faic an caibideil |