Diuteronomi 2:28 - Bible Nso28 N'ego ka i gērenyem ihe-oriri, ka m'we rie; n'ego ka i gēnyekwam miri, ka m'we ṅua: nání kwe ka m'gabiga n'ukwum; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Renye anyị ihe oriri anyị ga-eri na mmiri anyị ga-aṅụ nʼọnụ ahịa ọlaọcha. Naanị kweere ka anyị gabiga nʼụkwụ ala, Faic an caibideil |