Diuteronomi 2:20 - Bible Nso20 (Ala Refaim ka agu-kwa-ra nke ahu: Refaim biri nime ya na mb͕e gara aga; ma ndi Amon nākpọ ha Zamzumim; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ndị bi nʼebe a na mbụ bụ ndị Refaim, ma ụmụ Amọn na-akpọ ha ndị Zamzum. Faic an caibideil |