Diuteronomi 2:10 - Bible Nso10 (Imim biri nime ya na mb͕e gara aga, ndi di uku, di kwa ọtutu, di kwa ogologo, dika ndi Anak; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 (Ndị biri nʼebe ahụ na mgbe gara aga bụ ndị Emim, agbụrụ ha gbara dimkpa dịkwa ọtụtụ nʼọnụọgụgụ. Ha toro ogologo dịka ndị Anak. Faic an caibideil |