Diuteronomi 19:21 - Bible Nso21 Anya-gi agaghi-eme ebere; ndu lara ndu, anya lara anya, ezé lara ezé, aka lara aka, ukwu lara ukwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Emekwala ebere ọbụla. Ndụ laara ndụ, anya laara anya, eze laara eze, aka laara aka, ụkwụ laara ụkwụ. Faic an caibideil |