Diuteronomi 19:18 - Bible Nso18 ndi-ikpé gaju kwa ase nke-ọma: ma, le, asi na onye-àmà ahu bu onye-àmà ugha, nke b͕agideworo nwa-nne-ya àmà ugha; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ndị ikpe ga-enyocha okwu ahụ nke ọma. Ọ bụrụ na a chọpụta na onye akaebe ahụ gbara ama ụgha, Faic an caibideil |