Diuteronomi 16:20 - Bible Nso20 Ezi omume, ezi omume ka i gāb͕aso, ka i we di ndu, we nweta ala ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Gbasoo ikpe ziri ezi, mee ka ikpe ziri ezi dịgide, ka ị dịrị ndụ, nweta ala ahụ Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị. Faic an caibideil |