Diuteronomi 15:5 - Bible Nso5 nání ọ buru na i ge nti olu Jehova, bú Chineke-gi, nke-ọma, ilezi anya ime ihe nile a enyere n'iwu nke mu onwem nēnye gi n'iwu ta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 ma ọ bụrụ na i rube isi nye Onyenwe anyị Chineke gị, ma lezie anya debe iwu ndị a niile m na-enye gị taa. Faic an caibideil |