Diuteronomi 14:6 - Bible Nso6 Anumanu ọ bula nke ukwu-ya wara njakpa, nke ukwu-ya wara-kwa-ra awara abua, nke nātaghari kwa ọnu, n'etiti anumanu, nke ahu ka unu gēri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa, nke na-atagharị ọnụ ka unu ga-eri. Faic an caibideil |