16 na okwukwu ntà, na okwukwu uku, na okwukwu nwere mpi;
16 na okwukwu nta, na okwukwu ukwu, na okwukwu nwere mpi,
na okwukwu nwere mpi, na okwolo, na udele;
na enyi-nnunu, na eb͕e-abali, na nnunu oké osimiri, na eb͕e di iche iche;
na okwolo, na udele, na cormorant;