Diuteronomi 12:32 - Bible Nso32 Ihe ọ bula nke mu onwem nēnye unu n'iwu, nke ahu ka unu gēlezi anya ime: atukwasila ihe n'elu ya, agubì-kwa-la ihe nime ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Lezienụ anya hụ na unu na-eme ihe niile bụ nke m nyere unu nʼiwu. Unu etinyela ihe nʼime ya maọbụ wepụkwa ihe site na ya. Faic an caibideil |