Diuteronomi 12:29 - Bible Nso29 Mb͕e Jehova, bú Chineke-gi, gēbipu mba nile n'iru gi, ebe i nābà nime inweta ha, i we nweta ha, biri n'ala-ha; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Onyenwe anyị Chineke gị ga-ala mba niile bi nʼala ahụ ị na-aga ibuso agha nʼiyi. Ma mgbe i si nʼala ahụ chụpụ ha, ị ga-ebichi nʼala ha. Faic an caibideil |