Diuteronomi 12:22 - Bible Nso22 Nání, dika anēri mb͕ada na ele, otú a ka i gēri ha: onye ruru árú na onye di ọcha gēri ha n'otù uzọ ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Rie ha dịka ị ga-esi rie ele maọbụ mgbada. Onye ọbụla nʼime unu nwere ike rie ya, ma onye dị ọcha ma onye na-adịghị ọcha. Faic an caibideil |