Diuteronomi 11:31 - Bible Nso31 N'ihi na unu onwe-unu nāgabiga Jọdan ibà nime inweta ala ahu nke Jehova, bú Chineke-unu, nēnye unu, unu gēnweta kwa ya, biri nime ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Nʼihi na unu na-aga ịgafe osimiri Jọdan, ịbanye nweta ala ahụ Onyenwe anyị Chineke unu na-enye unu. Mgbe unu nwetara ya biri nʼime ya, Faic an caibideil |