Diuteronomi 11:27 - Bible Nso27 ngọzi ahu, ma asi na unu ege nti ihe nile Jehova, bú Chineke-unu, nyere n'iwu, bú nke mu onwem nēnye unu n'iwu ta: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ngọzị ga-adịrị unu ma ọ bụrụ na unu edebe iwu Onyenwe anyị Chineke unu, nke m na-enye unu taa. Faic an caibideil |