Diuteronomi 11:23 - Bible Nso23 Jehova gānapu kwa mba ndia nile ala-ha n'iru unu, unu gēnweta kwa mba di iche iche di uku di kwa ike kari unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Onyenwe anyị ga-achụpụ mba niile bi nʼala ahụ unu na-aga inweta, unu ga-anapụkwa ha ala ahụ, ọ bụladị na ha buru ibu, siekwa ike karịa unu. Faic an caibideil |