Diuteronomi 1:6 - Bible Nso6 Jehova, bú Chineke-ayi, gwara ayi okwu na Horeb, si, O zuworo unu ibi n'ugwu a: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Onyenwe anyị Chineke anyị gwara anyị nʼugwu Horeb sị, “Unu anọọla ọtụtụ oge nʼugwu a. Faic an caibideil |