Diuteronomi 1:43 - Bible Nso43 M'we gwa unu okwu, ma unu anughi; ma unu nupuru isi n'okwu-ọnu Jehova, we were nganga rigorue ugwu ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Ya mere, agwara m unu, ma unu aṅaghị ntị. Unu nupuru isi nʼiwu Onyenwe anyị, jiri nganga juru unu obi bilie, rigoo nʼobodo ahụ dị nʼugwu. Faic an caibideil |