Diuteronomi 1:11 - Bible Nso11 Jehova, bú Chineke nna-unu-hà, tukwasi unu madu kari ka unu ra nnù uzọ abua na ọgu uzọ iri, gọzi kwa unu, dika Ọ gwara unu! Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ka Onyenwe anyị Chineke nna nna unu ha meekwa ka unu mụbaa nʼọnụọgụgụ, puku kwụrụ puku, ya gọziekwa unu dịka o kwere na nkwa. Faic an caibideil |