Daniel 5:22 - Bible Nso22 Ma gi onwe-gi, bú nwa-ya, Belshaza, i meghi ka obi-gi di ala, ọ bu ezie na i mara ihe a nile; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 “Ma gị nwa ya, O Belshaza, ewedaghị onwe gị ala, nʼagbanyeghị na i ma ihe ndị a niile. Faic an caibideil |