Daniel 2:8 - Bible Nso8 Eze zara, si, Mu onwem amasiwo na mb͕e a ka unu onwe-unu nāzuchapu, n'ihi na unu ahuwo na o nēguzosi ike site n'ọnum, bú okwu a: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Eze zaghachiri, “Ama m na ọ bụ oge ka unu na-achọ inweta nʼihi na unu amatala na ihe a ka m kpebiri ime. Faic an caibideil |