Daniel 2:17 - Bible Nso17 Mb͕e ahu Daniel lara n'ulo-ya, me ka Hananaia na Mishael na Azaraia, bú ndi-ibe-ya, mara okwu ahu: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Emesịa, Daniel lara nʼụlọ nke ya gaa kọọrọ Hananaya, na Mishael, na Azaraya, ndị enyi ya ihe merenụ. Faic an caibideil |