Daniel 1:18 - Bible Nso18 Ma n'ọgwugwu ubọchi ndia nke eze siri ka eme ka ha bata, onye-isi ndi-onozi we me ka ha bata n'iru Nebukadneza. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Mgbe oge eze nyere a ga-eji kpọbata ha nʼije ozi ya zuru, onyeisi ndị na-eje ozi chere ha nʼihu Nebukadneza. Faic an caibideil |