Aịzaya 9:9 - Bible Nso9 Ndi ahu gāma kwa, ha nile, bú Efraim na onye bi na Sameria, ndi nēkwu okwu nime npako na n'oké obi, si, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ndị ahụ niile ga-amatakwa ya, Ifrem na ndị bi na Sameria ga-amatakwa bụ ndị na-eji nganga na mpako na-ekwu sị, Faic an caibideil |