5 Jehova we gwakwam okwu ọzọ, si,
5 Onyenwe anyị gwakwara m okwu ọzọ sị,
Jehova we gwa kwa Ehaz okwu ọzọ, si,
N'ihi na tutu nwata ahu amara ikpọ, si, Nnam, na, Nnem, agēbulaga àkù Damaskọs na ihe Sameria akwatara n'agha n'iru eze Asiria.
N'ihi na ndi nka ajuwo miri Shailoa nke nāga nwayọ, ma obi-utọ-ha di n'ebe Rezin na nwa Remalaia nọ;