Aịzaya 7:21 - Bible Nso21 O geru kwa, n'ubọchi ahu, na otù onye gēdebe otù nwa-ab͕ọghọ-ehi nke ìgwè ehi-ya, na nne-aturu abua nke ìgwè ewu na aturu-ya ndu; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Nʼụbọchị ahụ, otu onye ga-edebe otu nwa ehi na ewu abụọ ndụ. Faic an caibideil |