Aịzaya 66:21 - Bible Nso21 Ọ bu kwa ufọdu nime ha ka M'gēwere ibu ndi-nchu-àjà na ibu ndi Livai, ka Jehova siri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Aga m ahọrọkwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị nchụaja na ndị Livayị,” ka Onyenwe anyị kwuru. Faic an caibideil |