Aịzaya 66:13 - Bible Nso13 Dika onye nke nne-ya nākasi obi, otú a ka Mu onwem gākasi unu obi; ọ bu kwa nime Jerusalem ka agākasi unu obi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Dịka nne si akasị nwa ya obi, otu a ka m ga-esi kasịe unu obi. Ọ bụ nʼime Jerusalem ka a ga-akasị unu obi.” Faic an caibideil |