Aịzaya 64:1 - Bible Nso1 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na I gādọwa elu-igwe, ridata, ma asi na ugwu nile gēsi n'iru Gi rùda dika miri; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ọ gaara adị mma ma asị na ị ga-adọwa eluigwe rịdata nʼala, ma asị nʼugwu ukwu niile ga-ama jijiji nʼihu gị! Faic an caibideil |