Aịzaya 57:7 - Bible Nso7 N'elu ugwu di elu, nke eme-kwa-ra ka ọ di elu, ka i doworo ihe-ndina-gi: ọ bu kwa n'ebe ahu ka i rigoro ichu àjà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ọ bụ nʼelu ugwu dị elu ka unu doziiri onwe unu ihe ndina, nʼebe ahụ kwa ka unu gara chụọ aja unu. Faic an caibideil |