Aịzaya 56:9 - Bible Nso9 Unu anu ọhia nile, bianu iri ihe, unu anu nile di n'oké ọhia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Bịanụ, unu anụmanụ niile nke oke ọhịa. Bịanụ dọgbuo, unu ụmụ anụmanụ nke oke ọhịa. Faic an caibideil |
Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Si nnunu nile di iche iche, si kwa anu ọhia nile ọ bula, Chikọtanu onwe-unu, bia; zukọputanu n'akuku nile di buruburu, n'ihi àjàm nke Mu onwem nāchuru unu, bú àjà di uku M'nāchu n'elu ugwu nile nke Israel, ka unu we rie anu, ṅu kwa ọbara.