Aịzaya 52:10 - Bible Nso10 Jehova ab͕abawo ogwe-aka-Ya di nsọ ọtọ n'anya mba nile; nsọtu nile nke uwa we hu nzọputa nke Chineke-ayi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Onyenwe anyị ga-eme ka mba niile hụrụ ike ya dị nsọ; ebe niile ụwa sọtụrụ ga-ahụkwa nzọpụta Chineke anyị. Faic an caibideil |