Aịzaya 5:21 - Bible Nso21 Ahuhu gādiri ndi mara ihe n'anya ha onwe-ha, ndi nēle kwa onwe-ha anya na ha bu ndi-nghọta! Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ahụhụ ga-adịrị ndị maara ihe nʼanya nke onwe ha, ndị na-elekwa onwe ha anya na ha bụ ndị nwere nghọta. Faic an caibideil |