Aịzaya 5:15 - Bible Nso15 Onye di ala we ruda n'ala, onye di elu nēme kwa onwe-ya ka ọ di ala, anēme kwa anya abua nke ndi di elu ka ha di ala: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Nʼụbọchị ahụ, a ga-eweda nʼala ndị dị elu, na ndị dị ala, ndị mpako ka a ga-eweda nʼala. Faic an caibideil |