Aịzaya 48:15 - Bible Nso15 Mu onwem, ọbuná Mu onwem, ekwuwo okwu; e, akpọwom ya: emewom ka ọ bia, ọ gēme kwa ka ije-ya ga nke-ọma. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Mụ onwe m, ọ bụladị mụ onwe m ekwuola ya; e, akpọọla m ya. Aga m eme ka ọbịa nʼije ya, ọ ga-agakwa nke ọma. Faic an caibideil |