Aịzaya 46:5 - Bible Nso5 Ònye ka unu gasi na M'yiri ya, na Mu na ya rara nrata, na Mu di ka ya, ka ayi we yie? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 “Onye ka unu ga-asị na o yiri m? Onye kwa ka mụ na ya ha? Onye ka unu ga-eji tụnyere m? Faic an caibideil |