Aịzaya 45:10 - Bible Nso10 Ahuhu gādiri onye nāsi nna-ya, Gini ka i nāmu? nke nāsi kwa nwanyi, Ìme gini nēme gi? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ahụhụ na-adịrị nwantakịrị ahụ gwara nna ya okwu sị, ‘Gịnị ka ị mụtara na nwa?’ maọbụ sịkwa nne ya, ‘Gịnị bụ ihe ị mụpụtara?’ Faic an caibideil |