Aịzaya 43:8 - Bible Nso8 Me ka ndi kpuru ìsì nwere anya abua puta, ha na ndi nti chiri ma ha nwere nti. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Kpọpụtanụ ha, bụ ndị ahụ nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ, ndị nwere ntị ma ha adịghịkwa anụ ihe. Faic an caibideil |