Aịzaya 41:3 - Bible Nso3 Ọ nāchu ha, gabiga n'udo; o jighi ukwu-ya abà n'uzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ọ na-achụ ha ọsọ, ma na-agakwa nʼihu na-enweghị mmerụ ahụ ọbụla. E, ọ na-agbasokwa ụzọ nke ọ na-agabeghị mbụ. Faic an caibideil |