Aịzaya 41:20 - Bible Nso20 ka ha we hu, mara, tukwasi obi, nwe uche ighọta n'otù, na aka Jehova mere nka, na Onye Nsọ nke Israel kère ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 ka ndị mmadụ hụ, matakwa, tuleekwa uche ma ghọta, na ọ bụ aka Onyenwe anyị mere nke a, na ọ bụ Onye nsọ nke Izrel kere ya. Faic an caibideil |