Aịzaya 40:17 - Bible Nso17 Mba nile di ka ihe-efu n'iru Ya; dika ihe nērughi ihe-efu na ebe tọb͕ọrọ n'efu ka aguworo ha nye Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 O nweghị ihe ọbụla mba niile dị nʼụwa bụ nʼihu ya; ọ na-agụ ha ka ihe na-abaghị uru, dịka ihe na-erughị ihe efu. Faic an caibideil |